1 Corinthians 10:1

Ịdọ aka na ntị banyere ime mmehie

1Ụmụnna m, achọghị m ka unu chefuo ihe mere nna nna anyị ha mgbe ha jere ije nʼime ọzara. O ji igwe ojii duo ha. O mekwara ka ha si nʼetiti Osimiri Uhie gafee.
Copyright information for IboBIU